1 Ndị Kọrịnt 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 n’ihi na unu ka bụ ndị anụ ahụ́ na-achị.+ N’ihi na ebe e nwere ekworo na esemokwu n’etiti unu,+ ọ̀ bụ na unu abụghị ndị anụ ahụ́ na-achị, ọ̀ bụkwa na unu adịghị eje ije dị ka ụmụ mmadụ si eje?+
3 n’ihi na unu ka bụ ndị anụ ahụ́ na-achị.+ N’ihi na ebe e nwere ekworo na esemokwu n’etiti unu,+ ọ̀ bụ na unu abụghị ndị anụ ahụ́ na-achị, ọ̀ bụkwa na unu adịghị eje ije dị ka ụmụ mmadụ si eje?+