23 Mgbe a na-ekwujọ ya,+ ọ dịghị ekwujọgwara.+ Mgbe ọ na-ata ahụhụ,+ o yighị onye ọ bụla egwu, kama ọ nọ na-enyefe onwe ya n’aka+ onye ahụ nke na-ekpe ikpe ziri ezi.
9 unu ejila ihe ọjọọ akwụ ụgwọ ihe ọjọọ,+ unu ejila nkwujọ akwụ ụgwọ nkwujọ,+ kama nke ahụ, na-agọzinụ+ ndị mmadụ, n’ihi na a kpọrọ unu ka unu soro ụzọ a, ka unu wee keta ngọzi.