Ndị Rom 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 otú ahụkwa ka ọbụna ụmụ nwoke hapụrụ mmekọahụ nwoke na nwaanyị,+ ahụ́ wee na-ere ha ọkụ ka ha na ibe ha na-enwe mmekọahụ, ụmụ nwoke na ụmụ nwoke,+ na-eme ihe rụrụ arụ,+ na-enwetakwa n’ime onwe ha ụgwọ ọrụ zuru ezu,+ nke kwesịrị njehie ha.+
27 otú ahụkwa ka ọbụna ụmụ nwoke hapụrụ mmekọahụ nwoke na nwaanyị,+ ahụ́ wee na-ere ha ọkụ ka ha na ibe ha na-enwe mmekọahụ, ụmụ nwoke na ụmụ nwoke,+ na-eme ihe rụrụ arụ,+ na-enwetakwa n’ime onwe ha ụgwọ ọrụ zuru ezu,+ nke kwesịrị njehie ha.+