6 N’ihi na ọ bụrụ na ọ dị mgbe ọ bụla m ga-achọ ịnya isi,+ agaghị m abụ onye na-enweghị ezi uche, n’ihi na m ga-ekwu eziokwu. Ma adịghị m eme nke ahụ, ka onye ọ bụla wee ghara ikwu okwu ọma banyere m karịa ihe ọ hụrụ na m bụ, ma ọ bụ, ihe ọ nụrụ n’ọnụ m,