Ọrụ Ndịozi 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel. Ndị Galeshia 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 n’ihi na Onye ahụ nke nyere Pita ike dị mkpa ka ọ bụrụ onyeozi nke ndị e biri úgwù nyekwara m ike+ ka m bụrụ nke ndị si mba ọzọ;
15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel.
8 n’ihi na Onye ahụ nke nyere Pita ike dị mkpa ka ọ bụrụ onyeozi nke ndị e biri úgwù nyekwara m ike+ ka m bụrụ nke ndị si mba ọzọ;