Ndị Kọlọsi 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Unu ndị bụ́ nna, unu adịla na-akpasu ụmụ unu iwe,+ ka ha wee ghara ịda mbà n’obi.