Aịzaya 52:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee ka o si maa mma nke ukwuu n’elu ugwu, bụ́ ụkwụ+ nke onye na-eweta ozi ọma,+ bụ́ onye na-ekwusa udo,+ onye na-eweta ozi ọma nke ihe ka mma,+ onye na-ekwusa nzọpụta,+ onye na-asị Zayọn: “Chineke gị aghọọla eze!”+
7 Lee ka o si maa mma nke ukwuu n’elu ugwu, bụ́ ụkwụ+ nke onye na-eweta ozi ọma,+ bụ́ onye na-ekwusa udo,+ onye na-eweta ozi ọma nke ihe ka mma,+ onye na-ekwusa nzọpụta,+ onye na-asị Zayọn: “Chineke gị aghọọla eze!”+