-
Ndị Kọlọsi 1:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 ma ọ bụrụhaala na unu anọgide n’okwukwe,+ bụrụ ndị e mere ka ha kwụsie ike na ntọala ahụ,+ bụrụkwa ndị guzosiri ike,+ ka a ghara ime ka unu si n’olileanya nke ozi ọma ahụ unu nụrụ pụọ,+ nke e kwusara+ n’etiti ihe niile e kere eke+ dị n’okpuru eluigwe. Ọ bụ ozi ọma nke a ka mụ onwe m bụ́ Pọl ghọrọ onye ozi ya.+
-