Matiu 12:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Dị ka ihe atụ, onye ọ bụla nke kwuru okwu megide Nwa nke mmadụ, a ga-agbaghara ya onye ahụ;+ ma onye ọ bụla nke kwuru okwu megide mmụọ nsọ, a gaghị agbaghara ya onye ahụ, ee e, ọ bụghị n’usoro ihe nke a ma ọ bụkwanụ na nke na-abịa abịa.+
32 Dị ka ihe atụ, onye ọ bụla nke kwuru okwu megide Nwa nke mmadụ, a ga-agbaghara ya onye ahụ;+ ma onye ọ bụla nke kwuru okwu megide mmụọ nsọ, a gaghị agbaghara ya onye ahụ, ee e, ọ bụghị n’usoro ihe nke a ma ọ bụkwanụ na nke na-abịa abịa.+