Ilu 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-abara mba,+ ọbụna dị ka nna si abara nwa ya nke ihe ya dị ya mma mba.+
12 n’ihi na onye Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-abara mba,+ ọbụna dị ka nna si abara nwa ya nke ihe ya dị ya mma mba.+