Matiu 26:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+ Luk 22:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 mụ na unu na-agbakwa ndụ maka alaeze,+ dị nnọọ ka mụ na Nna m gbara ndụ,+
28 n’ihi na nke a pụtara+ ‘ọbara m+ nke ọgbụgba ndụ ahụ,’+ nke a ga-awụpụ n’ihi ọtụtụ mmadụ+ maka mgbaghara mmehie.+