Ndị Kọlọsi 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ugbu a, wepụnụ ha niile n’ebe unu nọ,+ ya bụ, ọnụma, iwe, ihe ọjọọ, okwu mkparị,+ wepụkwanụ okwu rụrụ arụ+ n’ọnụ unu. 1 Pita 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, wepụnụ ihe ọjọọ niile+ na aghụghọ niile na ihu abụọ na anyaụfụ na ụdị ikwu okwu azụ niile,+
8 Ma ugbu a, wepụnụ ha niile n’ebe unu nọ,+ ya bụ, ọnụma, iwe, ihe ọjọọ, okwu mkparị,+ wepụkwanụ okwu rụrụ arụ+ n’ọnụ unu.
2 Ya mere, wepụnụ ihe ọjọọ niile+ na aghụghọ niile na ihu abụọ na anyaụfụ na ụdị ikwu okwu azụ niile,+