Luk 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+ Mkpughe 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, ebe ọ bụ na ị dị ṅaraṅara, i kpoghị ọkụ,+ ị jụghịkwa oyi,+ m ga-agbụpụ gị n’ọnụ m.
14 Ana m asị unu, Nwoke a laruru n’ụlọ ya wee bụrụ onye ezi omume+ karịa nwoke ahụ; n’ihi na onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu, a ga-eweda ya ala, ma onye na-eweda onwe ya ala, a ga-ebuli ya elu.”+