Ndị Hibru 11:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ndị a niile nwụrụ n’okwukwe,+ ọ bụ ezie na ha enwetaghị mmezu nke nkwa ndị ahụ,+ ma ha hụrụ ha n’ebe dị anya+ ma nabata ha ma kwusaa n’ihu ọha na ha bụ ndị bịara abịa na ndị bi nwa oge n’ala ahụ.+
13 Ndị a niile nwụrụ n’okwukwe,+ ọ bụ ezie na ha enwetaghị mmezu nke nkwa ndị ahụ,+ ma ha hụrụ ha n’ebe dị anya+ ma nabata ha ma kwusaa n’ihu ọha na ha bụ ndị bịara abịa na ndị bi nwa oge n’ala ahụ.+