Abụ Ọma 90:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I kpochapụwo ha;+ ha ewee ghọọ ụra efu;+N’ụtụtụ, ha na-adị ka ahịhịa ndụ nke na-agbanwe agbanwe.+ Abụ Ọma 103:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ụbọchị ndụ nke mmadụ efu yiri nke ahịhịa ndụ;+Ọ na-awa okooko dị ka okooko osisi dị n’ọhịa.+ Aịzaya 40:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Gee ntị! E nwere onye na-asị: “Tie mkpu!”+ Otu onye wee sị: “Gịnị ka m ga-eti ná mkpu?” “Anụ ahụ́ niile bụ ahịhịa ndụ, obiọma* ha dum dị ka okooko ọhịa.+
6 Gee ntị! E nwere onye na-asị: “Tie mkpu!”+ Otu onye wee sị: “Gịnị ka m ga-eti ná mkpu?” “Anụ ahụ́ niile bụ ahịhịa ndụ, obiọma* ha dum dị ka okooko ọhịa.+