Matiu 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee nwoghaa n’ihu ha, ihu ya na-achakwa ka anyanwụ,+ uwe elu ya na-enwu gbaa dị ka ìhè.+ Mak 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu. O wee nwoghaa n’ihu ha,+ Luk 9:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ka ọ nọkwa na-ekpe ekpere, ọdịdị+ ihu ya gbanwere, uwe ya wee na-enwu gbaa.+
2 Ya mere, mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jizọs kpọọrọ naanị Pita na Jems na Jọn ma kpọgote ha n’ugwu dị oké elu. O wee nwoghaa n’ihu ha,+