Matiu 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Egbula ọchụ;+ ma onye ọ bụla nke gburu ọchụ+ ga-aza ajụjụ n’ụlọikpe.’+ Ndị Efesọs 4:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Wepụnụ obi ilu+ niile na iwe na ọnụma na iti mkpu na okwu mkparị,+ tinyere ihe ọjọọ niile, n’etiti unu.+
21 “Unu nụrụ na a gwara ndị oge ochie, sị, ‘Egbula ọchụ;+ ma onye ọ bụla nke gburu ọchụ+ ga-aza ajụjụ n’ụlọikpe.’+
31 Wepụnụ obi ilu+ niile na iwe na ọnụma na iti mkpu na okwu mkparị,+ tinyere ihe ọjọọ niile, n’etiti unu.+