Abụ Ọma 99:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 99 Jehova aghọwo eze.+ Ka ndị dị iche iche maa jijiji.+Ọ nọ ọdụ n’elu cherọb.+ Ka ụwa maa jijiji.+ Zekaraya 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova ga-abụkwa eze na-achị ụwa dum.+ N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-abụ otu,+ otu aha ka ọ ga-enwekwa.+ Mkpughe 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee nụ ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke ọtụtụ mmiri na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,+ n’ihi na Jehova Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitewo ịchị achị dị ka eze.+
6 M wee nụ ihe na-ada ka olu oké ìgwè mmadụ, dịkwa ka ụda nke ọtụtụ mmiri na ụda oké égbè eluigwe. Ha sịrị: “Toonụ Jaa,+ n’ihi na Jehova Chineke anyị, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ amalitewo ịchị achị dị ka eze.+