Jenesis 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Nwoke ahụ wee sị: “Ehee! Onye a bụ ọkpụkpụ si n’ọkpụkpụ mNa anụ ahụ́ si n’anụ ahụ́ m. A ga-akpọ ya NwaanyịN’ihi na e ji ihe si n’ahụ́ nwoke kpụọ ya.”+ Aịzaya 45:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ m kere ụwa,+ keekwa ndị mmadụ bi na ya.+ Ọ bụ m ji aka m gbasaa eluigwe.+ M na-enyekwa kpakpando na ihe niile dị n’eluigwe iwu.”+ Matiu 19:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ sịrị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụghị na onye kere ha ná mmalite kere ha nwoke na nwaanyị+
23 Nwoke ahụ wee sị: “Ehee! Onye a bụ ọkpụkpụ si n’ọkpụkpụ mNa anụ ahụ́ si n’anụ ahụ́ m. A ga-akpọ ya NwaanyịN’ihi na e ji ihe si n’ahụ́ nwoke kpụọ ya.”+
12 Ọ bụ m kere ụwa,+ keekwa ndị mmadụ bi na ya.+ Ọ bụ m ji aka m gbasaa eluigwe.+ M na-enyekwa kpakpando na ihe niile dị n’eluigwe iwu.”+