Jenesis 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụmụ Noa ndị si n’ụgbọ ahụ pụta bụ Shem, Ham, na Jefet.+ Mgbe e mechara, Ham mụrụ Kenan.+ 1 Ihe E Mere 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Noa,+Shem,+ Ham, na Jefet.+