Jenesis 21:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, Sera nọ na-ahụ na nwa Hega+ onye Ijipt, bụ́ nwa Hega mụụrụ Ebreham, ji Aịzik na-eme ihe ọchị.+ Ndị Galeshia 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Dị ka ihe atụ, e dere na Ebreham mụtara ụmụ abụọ. Nwa agbọghọ na-ejere ya ozi mụụrụ ya otu,+ nwaanyị nke nweere onwe ya amụọrọ ya otu.+ Ndị Galeshia 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 E nwere ike iwere ihe ndị a ka ihe atụ nke nwere ihe ọ pụtara; n’ihi na ụmụ nwaanyị ndị a pụtara ọgbụgba ndụ abụọ. Nke a gbara n’Ugwu Saịnaị+ bụ Hega. Ụmụ niile ọ na-amụ bụ ndị ohu.
22 Dị ka ihe atụ, e dere na Ebreham mụtara ụmụ abụọ. Nwa agbọghọ na-ejere ya ozi mụụrụ ya otu,+ nwaanyị nke nweere onwe ya amụọrọ ya otu.+
24 E nwere ike iwere ihe ndị a ka ihe atụ nke nwere ihe ọ pụtara; n’ihi na ụmụ nwaanyị ndị a pụtara ọgbụgba ndụ abụọ. Nke a gbara n’Ugwu Saịnaị+ bụ Hega. Ụmụ niile ọ na-amụ bụ ndị ohu.