2 Pita 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova* anaghị egbu oge imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị chere. Kama, ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na o nweghị onye ọ chọrọ ka e bibie, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+
9 Jehova* anaghị egbu oge imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị chere. Kama, ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na o nweghị onye ọ chọrọ ka e bibie, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+