Jenesis 27:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Mgbe e mechara, Ribeka nọ na-agwa Aịzik, sị: “Ụmụ nwaanyị Het a emeela ka ike ndụ gwụ m.+ Ọ bụrụ na Jekọb anwaa anwaa lụta otu n’ime ụmụ nwaanyị Het, dị ka ụmụ nwaanyị a bụ́ ndị obodo a, olee uru ndụ m baara m?”+
46 Mgbe e mechara, Ribeka nọ na-agwa Aịzik, sị: “Ụmụ nwaanyị Het a emeela ka ike ndụ gwụ m.+ Ọ bụrụ na Jekọb anwaa anwaa lụta otu n’ime ụmụ nwaanyị Het, dị ka ụmụ nwaanyị a bụ́ ndị obodo a, olee uru ndụ m baara m?”+