9 Jekọb kpeziri ekpere, sị: “Chineke nke nna m Ebreham na Chineke nke nna m Aịzik, Jehova, ọ bụ gị gwara m, sị, ‘Laghachi n’ala gị, laghachikwuru ndị ikwu gị, m ga-emekwara gị ihe ọma.’+
27 Jekọb mechara lọta n’ebe Aịzik nna ya nọ na Mamri,+ na Kiriat-aba, ya bụ, Hebrọn, bụ́ ebe Ebreham bi mgbe ọ bụ onye mbịarambịa, bụrụkwa ebe Aịzik bụ onye mbịarambịa.+