Jenesis 31:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 I nyeghịkwa m ohere ka m susuo ụmụ ụmụ m* na ụmụ m ndị nwaanyị ọnụ. I zuzuru nzuzu.