7 Wepụnụ ihe ahụ na-eko achịcha, ka unu wee bụrụ ntụ ọka ọhụrụ a gwakọtara agwakọta, n’ihi na unu dị ka ntụ ọka a na-etinyeghị ihe na-eko achịcha. N’eziokwu, Kraịst ejirila ndụ ya chụọ àjà,+ si otú ahụ bụrụ nwa atụrụ anyị ji mee Ememme Ngabiga.+
6 Ahụkwara m nwa atụrụ+ nke guzo n’etiti ocheeze ahụ na n’etiti ndị mmụọ ozi anọ ahụ* na n’etiti ndị okenye ahụ+ dị ka à ga-asị na e gburu ya egbu.+ O nwere mpi asaa na anya asaa. Anya asaa ndị a pụtara mmụọ asaa nke Chineke,+ ndị o zigara n’ụwa niile.