-
Ọpụpụ 12:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Otú a ka unu ga-esi eri ya: unu ga-eke ájị̀ n’úkwù, yiri akpụkpọ ụkwụ, jirikwa mkpara n’aka. Unu ga-erikwa ya ọkụ ọkụ. Ọ bụ Ememme Ngabiga Jehova.
-