Ọpụpụ 12:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Fero kpọrọ Mosis na Erọn+ ozugbo n’abalị ahụ, sị: “Bilienụ, hapụnụ ndị obodo m pụọ, ma unu ma ndị Izrel ndị ọzọ. Gaanụ fee Jehova,* otú unu kwuru.+
31 Fero kpọrọ Mosis na Erọn+ ozugbo n’abalị ahụ, sị: “Bilienụ, hapụnụ ndị obodo m pụọ, ma unu ma ndị Izrel ndị ọzọ. Gaanụ fee Jehova,* otú unu kwuru.+