Levitikọs 22:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘Onye ọ bụla na-esighị n’ezinụlọ ndị nchụàjà* agaghị eri ihe ọ bụla dị nsọ.+ E nweghị onye mbịarambịa binyeere onye nchụàjà ma ọ bụ onye ọrụ o goro ego ga-eri ihe ọ bụla dị nsọ.
10 “‘Onye ọ bụla na-esighị n’ezinụlọ ndị nchụàjà* agaghị eri ihe ọ bụla dị nsọ.+ E nweghị onye mbịarambịa binyeere onye nchụàjà ma ọ bụ onye ọrụ o goro ego ga-eri ihe ọ bụla dị nsọ.