Jenesis 46:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ndị ezinụlọ Jekọb niile ndị so ya bata n’Ijipt dị mmadụ* iri isii na isii,+ ma e wepụ ndị nwunye ụmụ Jekọb. Diuterọnọmi 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Nna nna unu hà kpọ mmadụ* iri asaa gaa Ijipt,+ ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke unu emeela ka unu dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+ Ọrụ Ndịozi 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Josef wee zie ozi ka Jekọb nna ya na ndị ikwu ya niile si Kenan kwata Ijipt.+ Ha niile dị mmadụ* iri asaa na ise.+
26 Ndị ezinụlọ Jekọb niile ndị so ya bata n’Ijipt dị mmadụ* iri isii na isii,+ ma e wepụ ndị nwunye ụmụ Jekọb.
22 Nna nna unu hà kpọ mmadụ* iri asaa gaa Ijipt,+ ma ugbu a, Jehova bụ́ Chineke unu emeela ka unu dị ọtụtụ ka kpakpando ndị dị n’eluigwe.+
14 Josef wee zie ozi ka Jekọb nna ya na ndị ikwu ya niile si Kenan kwata Ijipt.+ Ha niile dị mmadụ* iri asaa na ise.+