Diuterọnọmi 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Unu ga-ahọpụta ndị ikpe+ na ndị isi maka ebo nke ọ bụla n’obodo niile Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu. Ha ga na-ekpere ndị Izrel ikpe ziri ezi. Diuterọnọmi 25:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ esee okwu, ha nwere ike ịgakwuru ndị ikpe.+ Ndị ikpe ga-ekpere ha ikpe ma kpebie onye nke aka ya dị ọcha na onye nke mere ihe na-adịghị mma.+
18 “Unu ga-ahọpụta ndị ikpe+ na ndị isi maka ebo nke ọ bụla n’obodo niile Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu. Ha ga na-ekpere ndị Izrel ikpe ziri ezi.
25 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ esee okwu, ha nwere ike ịgakwuru ndị ikpe.+ Ndị ikpe ga-ekpere ha ikpe ma kpebie onye nke aka ya dị ọcha na onye nke mere ihe na-adịghị mma.+