Diuterọnọmi 19:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị ikpe ahụ ga-eleba okwu ahụ anya nke ọma.+ Ọ bụrụ na onye ahụ gbara akaebe ghara ụgha, ọ bụrụkwa na ọ bụ ebubo ụgha ka o boro nwanne ya, 19 unu ga-eme ya ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ unu ga-ewepụkwa ihe ọjọọ n’obodo unu.+ Ilu 19:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 A ga-atarịrị onye akaebe nke na-anaghị ekwu eziokwu ahụhụ,+A ga-atakwa onye ụgha juru ọnụ ahụhụ.+
18 Ndị ikpe ahụ ga-eleba okwu ahụ anya nke ọma.+ Ọ bụrụ na onye ahụ gbara akaebe ghara ụgha, ọ bụrụkwa na ọ bụ ebubo ụgha ka o boro nwanne ya, 19 unu ga-eme ya ihe ahụ ọ kpara nkata ime nwanne ya,+ unu ga-ewepụkwa ihe ọjọọ n’obodo unu.+