Ilu 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova kpọrọ onye na-ekwu na ikpe amaghị onye ajọ omume asị,+Kpọọkwa onye na-ekwu na ikpe mara onye ezi omume asị. Ndị Rom 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Chineke si n’eluigwe eme ka a mata iwe ọ na-ewesa+ ndị niile na-anaghị asọpụrụ ya na ndị ajọ omume niile, ndị na-eme ihe ndị na-adịghị mma ka ndị mmadụ wee ghara ịmata eziokwu ahụ.+ Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+
15 Jehova kpọrọ onye na-ekwu na ikpe amaghị onye ajọ omume asị,+Kpọọkwa onye na-ekwu na ikpe mara onye ezi omume asị.
18 Chineke si n’eluigwe eme ka a mata iwe ọ na-ewesa+ ndị niile na-anaghị asọpụrụ ya na ndị ajọ omume niile, ndị na-eme ihe ndị na-adịghị mma ka ndị mmadụ wee ghara ịmata eziokwu ahụ.+