Ọpụpụ 24:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mosis wee bịa kọọrọ ndị Izrel ihe niile Jehova kwuru na ihe niile o kpebiri.+ Mmadụ niile wee jiri otu olu zaa, sị: “Anyị ga-eme ihe niile Jehova kwuru.”+ Diuterọnọmi 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’afọ nke iri anọ,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke iri na otu, Mosis gwara ndị Izrel ihe niile Jehova gwara ya ka ọ gwa ha.
3 Mosis wee bịa kọọrọ ndị Izrel ihe niile Jehova kwuru na ihe niile o kpebiri.+ Mmadụ niile wee jiri otu olu zaa, sị: “Anyị ga-eme ihe niile Jehova kwuru.”+
3 N’afọ nke iri anọ,+ n’abalị mbụ n’ọnwa nke iri na otu, Mosis gwara ndị Izrel ihe niile Jehova gwara ya ka ọ gwa ha.