Ilu 22:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Onye na-erigbu ogbenye ka o wee bakwuo ọgaranya+Nakwa onye na-enye ọgaranya onyinyeGa-ada ogbenye. Mak 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ị manụ ihe ndị e nyere n’iwu, ya bụ: ‘Egbula mmadụ,*+ akwala iko,+ ezula ohi,+ agbala akaebe ụgha,+ erigbula mmadụ,+ sọpụrụ nne gị na nna gị.’”+
16 Onye na-erigbu ogbenye ka o wee bakwuo ọgaranya+Nakwa onye na-enye ọgaranya onyinyeGa-ada ogbenye.
19 Ị manụ ihe ndị e nyere n’iwu, ya bụ: ‘Egbula mmadụ,*+ akwala iko,+ ezula ohi,+ agbala akaebe ụgha,+ erigbula mmadụ,+ sọpụrụ nne gị na nna gị.’”+