Ọpụpụ 23:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ị ga-eweta mkpụrụ kacha mma ná mkpụrụ mbụ kara aka ala gị mepụtara n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+ “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+ Diuterọnọmi 22:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ọ bụrụ na ị na-aga n’ụzọ hụ akwụ́ nnụnụ nke ụmụ nnụnụ ma ọ bụ àkwá nnụnụ dị n’ime ya, ma ị̀ hụrụ ya n’elu osisi ma ọ̀ bụ n’ala, ya abụrụkwa na nne nnụnụ ahụ kpu n’elu ụmụ ya ma ọ bụ n’elu àkwá ndị ahụ, anwụrụkọtala nne nnụnụ ahụ na ụmụ ya.+
19 “Ị ga-eweta mkpụrụ kacha mma ná mkpụrụ mbụ kara aka ala gị mepụtara n’ụlọ Jehova bụ́ Chineke gị.+ “Esila nwa ewu n’ime mmiri ara nne ya.+
6 “Ọ bụrụ na ị na-aga n’ụzọ hụ akwụ́ nnụnụ nke ụmụ nnụnụ ma ọ bụ àkwá nnụnụ dị n’ime ya, ma ị̀ hụrụ ya n’elu osisi ma ọ̀ bụ n’ala, ya abụrụkwa na nne nnụnụ ahụ kpu n’elu ụmụ ya ma ọ bụ n’elu àkwá ndị ahụ, anwụrụkọtala nne nnụnụ ahụ na ụmụ ya.+