1 Ndị Kọrịnt 15:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma, n’eziokwu, o doro anyị anya na a kpọlitela Kraịst n’ọnwụ. Ọ bụ ya bụ onye mbụ a kpọlitere n’ọnwụ, dị ka mkpụrụ mbụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma a na-akpọlite ha n’usoro: onye mbụ a kpọlitere bụ Kraịst, dị ka mkpụrụ mbụ,+ e mechaakwa, n’oge ọnụnọ ya, a ga-akpọlite ndị nke Kraịst.+
20 Ma, n’eziokwu, o doro anyị anya na a kpọlitela Kraịst n’ọnwụ. Ọ bụ ya bụ onye mbụ a kpọlitere n’ọnwụ, dị ka mkpụrụ mbụ.+
23 Ma a na-akpọlite ha n’usoro: onye mbụ a kpọlitere bụ Kraịst, dị ka mkpụrụ mbụ,+ e mechaakwa, n’oge ọnụnọ ya, a ga-akpọlite ndị nke Kraịst.+