Aịzaya 58:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M chọkwara ka unu nye ndị agụụ na-agụ ihe oriri,+Ka unu kpọbatakwa ndị ogbenye na ndị na-enweghị ebe ha ga-ebi n’ụlọ unu. Ọ bụrụ na unu ahụ ndị na-enweghị uwe, m chọrọ ka unu yiwe ha uwe,+Ka unu gharakwa ịgbakụta ndị ikwu unu azụ.
7 M chọkwara ka unu nye ndị agụụ na-agụ ihe oriri,+Ka unu kpọbatakwa ndị ogbenye na ndị na-enweghị ebe ha ga-ebi n’ụlọ unu. Ọ bụrụ na unu ahụ ndị na-enweghị uwe, m chọrọ ka unu yiwe ha uwe,+Ka unu gharakwa ịgbakụta ndị ikwu unu azụ.