Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onye ọ bụla gburu mmadụ, mmadụ ga-egbu ya,*+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.+ Ọpụpụ 21:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 “A ga-egbu onye ọ bụla kụgburu mmadụ.+