Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 1:13, 14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 N’ihi ya, ndị Ijipt ji ndị Izrel mere ndị ohu, na-echikwa ha ọnụ n’ala.+ 14 Ha ji ọrụ ike ha na-amanye ha ịrụ mee ka ndụ kwụsị ịtọ ha ụtọ, na-amanye ha ịgwọ ájá ụrọ na ịkpụ brik, meekwa ka ha na-arụ ụdị ọrụ ike dị iche iche n’ubi. N’eziokwu, ha na-echi ha ọnụ n’ala ma na-eme ka ha na-arụgbu onwe ha n’ọrụ.+

  • Ọpụpụ 19:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Ugbu a, ọ bụrụ na unu ga-erube isi n’ihe niile m kwuru ma ghara imebi ọgbụgba ndụ mụ na unu ga-agba, unu ga-abụrụ m ndị pụrụ iche n’ime ndị niile ọzọ,+ n’ihi na ọ bụ m nwe ụwa niile.+

  • Levitikọs 25:55
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 55 “‘N’ihi na ndị Izrel bụ ndị ohu m. Ha bụ ndị ohu m, ndị m kpọpụtara n’Ijipt.+ Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.

Akwukwo Igbo (1984-2027)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya