Levitikọs 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Gwa ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Erọn okwu, sị ha, ‘Ka onye nchụàjà ọ bụla ghara imerụ onwe ya n’ihi onye nwụrụ anwụ* n’ime ndị Izrel.*+ Levitikọs 21:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ gaghị abịa onye ọ bụla nwụrụ anwụ* nso.+ Ọ gaghịdị emerụ onwe ya n’ihi nne ya ma ọ bụ nna ya.
21 Jehova wee gwa Mosis, sị: “Gwa ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Erọn okwu, sị ha, ‘Ka onye nchụàjà ọ bụla ghara imerụ onwe ya n’ihi onye nwụrụ anwụ* n’ime ndị Izrel.*+