Abụ Ọma 68:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chineke nọ n’ebe dị nsọ o bi.+ Ọ bụ nna ụmụ na-enweghị nna, bụrụkwa onye na-echebe* ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ.+ Jems 1:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ofufe* dị ọcha, nke a na-emerụghịkwa emerụ n’anya Chineke Nna anyị bụ: mmadụ inyere ụmụ na-enweghị nne na nna+ na ụmụ nwaanyị isi mkpe+ na-ata ahụhụ aka,+ nakwa mmadụ ịhụ na ụwa a emebighị ya.+
5 Chineke nọ n’ebe dị nsọ o bi.+ Ọ bụ nna ụmụ na-enweghị nna, bụrụkwa onye na-echebe* ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ.+
27 Ofufe* dị ọcha, nke a na-emerụghịkwa emerụ n’anya Chineke Nna anyị bụ: mmadụ inyere ụmụ na-enweghị nne na nna+ na ụmụ nwaanyị isi mkpe+ na-ata ahụhụ aka,+ nakwa mmadụ ịhụ na ụwa a emebighị ya.+