2 Samuel 11:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ná mgbede otu ụbọchị, Devid biliri n’àkwà* ya, na-ejegharị n’elu ụlọ n’obí ya. Ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ otu nwaanyị na-asa ahụ́. Nwaanyị ahụ makwara ezigbo mma. Ọrụ Ndịozi 10:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’echi ya, ka ha nọ na-aga, na-erukwa obodo ahụ nso, Pita gbagooro n’elu ụlọ* n’ihe dị ka n’awa nke isii* ka ọ nọrọ ebe ahụ kpee ekpere.
2 Ná mgbede otu ụbọchị, Devid biliri n’àkwà* ya, na-ejegharị n’elu ụlọ n’obí ya. Ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ otu nwaanyị na-asa ahụ́. Nwaanyị ahụ makwara ezigbo mma.
9 N’echi ya, ka ha nọ na-aga, na-erukwa obodo ahụ nso, Pita gbagooro n’elu ụlọ* n’ihe dị ka n’awa nke isii* ka ọ nọrọ ebe ahụ kpee ekpere.