Diuterọnọmi 7:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefe ha n’aka unu, unu ga-emerikwa ha.+ Hụnụ na unu bibiri ha.+ Unu na ha agbala ndụ. Unu emekwarala ha ebere ọ bụla.+ Diuterọnọmi 20:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, unu agaghị ahapụ ihe ọ bụla na-eku ume ka ọ dịrị ndụ n’obodo ndị a Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ha bụrụ nke unu.+
2 Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefe ha n’aka unu, unu ga-emerikwa ha.+ Hụnụ na unu bibiri ha.+ Unu na ha agbala ndụ. Unu emekwarala ha ebere ọ bụla.+
16 Ma, unu agaghị ahapụ ihe ọ bụla na-eku ume ka ọ dịrị ndụ n’obodo ndị a Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu ka ha bụrụ nke unu.+