Ọnụ Ọgụgụ 27:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova wee sị Mosis: “Kpọrọ Joshụa nwa Nọn, bụ́ nwoke ruru eru,* ma bikwasị ya aka n’isi.+ Ọnụ Ọgụgụ 27:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ị ga-enyetụ ya ikike* i nwere,+ ka nzukọ Izrel niile nwee ike ige ya ntị.+ Diuterọnọmi 34:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Joshụa nwa Nọn nwere amamihe nke ukwuu* n’ihi na Mosis bikwasịrị ya aka n’isi.+ Ndị Izrel malitere ige ya ntị. Ha mekwara nnọọ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+
9 Joshụa nwa Nọn nwere amamihe nke ukwuu* n’ihi na Mosis bikwasịrị ya aka n’isi.+ Ndị Izrel malitere ige ya ntị. Ha mekwara nnọọ otú Jehova nyere Mosis n’iwu.+