Joshụa 19:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe e fere nza nke abụọ,+ ọ dabaara Simiọn, ya bụ, ebo Simiọn,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ala ha ketara dị n’ala Juda ketara.+ Joshụa 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Obodo ndị ọzọ bụ Eyin, Rimọn, Ịta, na Eshan.+ Ha dị obodo anọ, ha na ógbè ha niile. Nehemaya 11:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ógbè ndị a dị iche iche bụ ala ebe ha bi: Ụfọdụ n’ime ndị ebo Juda bi na Kiriat-aba+ na ime obodo ndị dị ya nso,* na Daịbọn na ime obodo ndị dị ya nso, na Jekabziel+ na ógbè ya niile, Nehemaya 11:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 n’En-rimọn,+ na Zora,+ nakwa na Jamọt,
19 Mgbe e fere nza nke abụọ,+ ọ dabaara Simiọn, ya bụ, ebo Simiọn,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ala ha ketara dị n’ala Juda ketara.+
25 Ógbè ndị a dị iche iche bụ ala ebe ha bi: Ụfọdụ n’ime ndị ebo Juda bi na Kiriat-aba+ na ime obodo ndị dị ya nso,* na Daịbọn na ime obodo ndị dị ya nso, na Jekabziel+ na ógbè ya niile,