Ndị Ikpe 6:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Jehova wee wụkwasị Gidiọn mmụọ ya,+ ya afụọ opi.+ Ndị Abi-iza+ wee zukọta n’ebe ọ nọ ka ha nyere ya aka. 1 Samuel 13:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Jonatan wee gaa gbuo ndị agha Filistia+ na-eche nche na Giba.+ Ndị Filistia nụkwara ya. Ma, Sọl kwuru ka a fụọ opi+ n’ala ahụ niile, sị: “Ndị Hibru, nụrụnụ!”
34 Jehova wee wụkwasị Gidiọn mmụọ ya,+ ya afụọ opi.+ Ndị Abi-iza+ wee zukọta n’ebe ọ nọ ka ha nyere ya aka.
3 Jonatan wee gaa gbuo ndị agha Filistia+ na-eche nche na Giba.+ Ndị Filistia nụkwara ya. Ma, Sọl kwuru ka a fụọ opi+ n’ala ahụ niile, sị: “Ndị Hibru, nụrụnụ!”