18 Ugwu Saịnaị niile kwụrụ anwụrụ ọkụ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya.+ Anwụrụ ọkụ sikwa na ya na-akwụgo elu ka anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú, ugwu ahụ niile nọkwa na-amasi jijiji ike.+
13 Ị gbadatara n’Ugwu Saịnaị+ wee si n’eluigwe gwa ha okwu+ ma mee ka ha mara ihe ndị dị mma i kpebiri, nyekwa ha iwu eziokwu,* ntụziaka dị mma nakwa iwu.+