Ndị Ikpe 3:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Jehova wụkwasịrị ya mmụọ ya,+ o wee bụrụ onyeikpe Izrel. Mgbe ọ gara agha, Jehova nyefere Kushan-rishateyim eze Mesopotemia* n’aka ya, ya emerie Kushan-rishateyim. 11 Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri anọ. Ọtniel nwa Kinaz wee nwụọ. Ndị Ikpe 3:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Izrel meriri Moab n’ụbọchị ahụ. Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri asatọ.+
10 Jehova wụkwasịrị ya mmụọ ya,+ o wee bụrụ onyeikpe Izrel. Mgbe ọ gara agha, Jehova nyefere Kushan-rishateyim eze Mesopotemia* n’aka ya, ya emerie Kushan-rishateyim. 11 Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri anọ. Ọtniel nwa Kinaz wee nwụọ.