-
Ndị Ikpe 16:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Samsịn sịrị ya: “Ọ bụrụ na e jiri akwara asaa e ji ekwe ụta, bụ́ ndị na-akpọbeghị nkụ, kee m agbụ, ike ga-agwụ m, mụ adị ka nwoke ọ bụla ọzọ.”
-
-
Ndị Ikpe 16:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 O wee sị ya: “Ọ bụrụ na e jiri ụdọ ọhụrụ a na-ejibeghị rụọ ọrụ kee m agbụ, ike ga-agwụ m, mụ adị ka nwoke ọ bụla ọzọ.”
-